Chi Obioma Medley

1 views

Lyrics

ebube eligwe ooh
 ebube eligwe ooh, oh mkowa mmesoma gi nna m
 chi ga eji
 chi ga aboor
 onyeoma mbu na obim
 onyeoma na-eme nma
 ooh mkowa mmesoma gi ooh
 chi ga eji
 chi ga aboor
 otu aka na eru mba eeh
 ebube eligwe ooh
 mkowa mmesoma gi ooh
 chi ga eji
 chi ga abo
 onye oma m Jesus 3x
 zuru ka emeeeeh
 onye oma m Jesus 3x
 zuru ka emeeeeh leh leh leh leh leeeh
 ike nyiri onwu Jesus
 onye nwem Jesus si na eligwe bia n'uwa
 nwa nwuru n'elu obeeh, si na onwu biliee
 oluebubeeh (onyeoma)
 ewuuh (onyeoma)
 Jesus (onyeoma) idiri obim mma ah
 onye na eme nma (onyeoma)
 Jesus (onyeoma)
 ezeh ndi ezeh (onyeoma) idiri obim mma ah
 ike gbawara ili ooh (onyeoma)
 Jesus (onyeoma)
 Jesus eeh (onyeoma) idiri obim mma ah
 uzu na akpu nwa weeh (onye ukwu)
 oji ji jide nma wonyem (mu erijuo afo)
 nkowa mmesoma gi
 nkowa mmesoma eeh
 nwanyi inyere nwa, okowa mmesoma nkeya, onye inyere ego n'uwa okowa mmesoma nkeya
 chi ga eji, chi ga abo
 na iruru ka emeeh
 ebube eligwe ooh 2x,
 ooh mkowa mmesoma gi nnam (chi ga eji, chi ga abooor)
 ebube eligwe ooh 2x,
 ooh mkowa mmesoma gi ooh (chi ga eji, chi ga aboor)
 onwere otu nwannem nwanyi nke m huru n'anya,
 onye ihe ya na amasi m n'obi .
 ma na oluru di,,
 oluru di mara nma, di nwere aku n'uba n'elu uwa .
 ihe kariri fourteen years ka oluru di, otugatu na omugu amu ooh .
 ma mgbe okporo Jesus leeeh .
 tie mkpu na oke olu kpoor Jesus .
 Jesus we si na ebe ona akpu mmadu wee nye ya nwa .
 nwannem nwanyi kuru nwa n'udoo .
 onyeoma mbu n'obi, isi na agaghi enwe nwanyi agaa na etiti ndi giii .
 okwanu ebube eligwe ooh
 ebube eligwe ooh (ooh mkowa mmesoma gi ooh)
 chi ga eji,, chi ga abooor
 onyeoma mbu n'obim
 onyeoma na eme mma ooh (ooh mkowa mmesoma gi ooh)
 chi ga eji, chi ga aboor
 m si kam kowa ndi ona eme n'iru, kedu maka ndi ona eme na azu m?
 m kwuwee kam kowa ndi ona eme na azu m, keduzi maka ndi ona eme n'iru, aka nri na aka ekpe m, isi na ukwu meeh (ebube eligwe ooh, olu gi bara ubaah)
 onwa na kpakpandu na agba aka ebeeh
 mmiri ozuzoo na agbara gi aka ebeeh
 oke ifufe nke igwe na efere gi aka di nma
 umuaka nor na afo na asi na idi nma
 umu nnunnu nke igwe na aja aha gi nma
 nkowa mmesoma gi nnam, chi ga eji, chi ga aboor .
 ebube eligwe ooh 2x (ooh mkowa mmesoma gi ooh)
 chi ga eji, chi ga aboor .
 onyeoma na-akpu nwa na afo
 onyeoma na-enye egoo
 nkowa mmesoma gi nnam
 chi ga eji, chi ga aboor .
 

Audio Features

Song Details

Duration
08:01
Key
8
Tempo
104 BPM

Share

More Songs by Blessed Samuel Chinyeremaka

Similar Songs