Otito Jehovah Igbo Worship Medley
1
views
Lyrics
Agam esoro ndi muozi n'enye gi ekele Agam esoro ndi muozi n'aja aha gi mma Osimiri n'erughari n'oti gi nnam Ahihia do n'ohia efufe aka n'enye aha gi ekele Umu madu bi n'uwa n'egbu ikpere, naja aha gi mma Ha nasi imela, imela, imela Agam esoro ndi muozi n'enye gi ekele Agam esoro ndi muozi n'aja aha gi mma Osimiri n'erughari n'oti gi nnam Ahihia do n'ohia efufe aka n'enye aha gi ekele Umu madu bi n'uwa n'egbu ikpere, naja aha gi mma n'elu uwa Ha nasi imela, imela, imela Agam esoro ndi muozi n'enye gi ekele, ekele oma Agam esoro ndi muozi n'aja aha gi mma Osimiri n'erughari n'oti gi nnam Ahihia do n'ohia efufe aka n'enye aha gi ekele Umu madu bi n'uwa n'egbu ikpere, naja aha gi mma n'elu uwa Ha nasi imela, imela, imela N'ime nche miri Jesus ka obim gbabara N'ime nche miri ahuo, Kam gbabara we zoo N'ime nche miri Jesus ka obim gbabara N'ime nche miri ahou, Kam gbabara Onye iro n'agba mgba, n'uzo ndum nile Ma n'ime nche miri ahuo, cheberem ndum mgbe dum Ajo onye nebe akwa, n'ihi na anyi nwe meri Amam na aha Jesus nenye meri Ona echem n'ime nche miri ya Ocheberem mkpuru obim-oh Rue mgbe oga bia
Audio Features
Song Details
- Duration
- 03:02
- Key
- 8
- Tempo
- 170 BPM