Ekwueme

1 views

Lyrics

Onye Nwe anyi ezitewo
 Ndi Mmoziya ka ha nonyere anyi
 You are the Living God o
 Eze, no one like You
 Ekwueme! Ekwueme!
 Ekwueme! Ekwueme!
 You are the living God o!
 Eze, no one like you
 Ekwueme! Ekwueme!
 Ekwueme! Ekwueme!
 You are the living God o!
 Eze, no one like you
 ♪
 You are the living God o!
 Eze, no one like you
 ♪
 Eze, no one like you
 You're my Healer, You are my Keeper
 My Restorer, My Life-giver
 You are the living God o!
 Eze, no one like You
 No one can do me like You do
 No one can touch me like You do, God! eh
 You are the living God o!
 Eze, no one like You
 You picked me from the miry clay
 Set my feet on the rock to stay
 You are my promoter
 You are my defender
 You are the Living God o!
 Eze, no one like you
 ♪
 Okechi e nnukwu chi
 Okechi e nnukwu chi
 Nani gi bu ome okachie
 Nani ihe ikwuru bu ihe ina eme
 Omo okachie nnukwu chi
 Amama amasi amasi
 Olori ihe loro che loro enti
 Agu bata Ohia Mgbada awara Oso
 Ekwueme so gi bu Ekwueme
 Ihe ikwuru bu ihe ina eme
 Ihe ikara bu ihe ina eme
 Obu onye n'ekwu ma chim kwuchasia?
 Obu Onye N'aturu chim uka chukwu?
 Inweghi mgbanwe chukwu ebighebi e
 Inweghi onyiri amama amasi amasi
 Ebube dike, Okechi, Ekwueme
 Ihe ikwu k'ina eme
 Oloro Ihe loro ihe loro
 Enyi kpuru odumu n'
 Oke nmanwu n'eta Onwe ya
 Ogbara nkiti Okwu biri n' onu ya
 Echeta obi esie ike
 Gaga n' ogwu
 Amama amasi amasi
 Oje n' nmuo, Oje na madu chukwu Oma
 Obata ulo adinma
 Ebube dike, Ebube dike, Ebube dike, Ebube dike
 Ekwueme!
 ♪
 Ekwueme, Ekwueme
 Ekwueme, Ekwueme, Ekwueme
 Chi jury éluigwe we ju Uwa nile
 Ekwueme ihe ikwuru ka ina eme
 Ekwueme nani gi bu ekwueme
 Ikuku aman'onya chi obioma
 Ekwueme ememue Ogara ngada nga
 Obata ulo adi uma, chukwu onye olu ebube
 Ekwueme ihe ikwuru ka'ina eme
 Obu onye n'aturu gi uka chukwu oma?
 Obudi Onye n'ekwu ma ikwuchasi chukwu ebighebi
 Nani gi bu ekwu eme, ihe ikara bu ihe ina eme o!
 Ekwueme ibu ekwueme
 Oke nmiri nke n'ebu ogwe!
 Ebighebi eligwe!, Oke nmanwu n'eti onwe ya
 Obata ulo adimma
 Chukwu o, chukwu o, chukwu o, chukwu o, chukwu o
 Ekwueme imedawomu obi
 Chukwu oma, Oletara onye emejoro chukwu oma
 Ekwueme, chi n'echere mu so gi bu ekwueme o
 Ekwuemem mu mmm Ekwueme
 See what you've done for me
 See how you set me free
 You are the Living God o!
 Eze, no one like You
 See what you've done for me
 See how you delivered me
 You are the Living God o!
 Eze, no one like You
 Eze, no one like You
 Eze, no one like You
 You are the Living God o!
 

Audio Features

Song Details

Duration
06:57
Key
3
Tempo
113 BPM

Share

More Songs by Prospa Ochimana

Similar Songs