God's Getting Us Ready

1 views

Lyrics

... I will praise you everyday
 God of Elijah, i will love you everyday
 no matter the situation...
 Who is the man that speaketh when the Lord has not spoken
 whose report shall we believe, is it that of the world or of the master Jesus
 Rapha speak...
 Chukwu ekwuwo okwu banyere ndumooo
 ekwensu n'ine eme na nkiti
 imana mbara Igwe ekwuwo okwu n'isi moo
 onye iro n'ine eme n'efu eeee
 Chukwu ekwuwo okwo banyere ndumoo
 ekwensu ine eme na nkiti
 Ikuku amana oya agbawo afa n'isi moo
 onye iro n'ine eme na nkiti nkiti nkiti
 ...respond...
 mbo onye iro n'agba ka onwe kwatuemee
 ha niile bu ihe efu n'efu eee
 ...respond...
 Chukwu ekwuwo okwu n'isi mee
 Chukwu ekwuwo okwu n'isi umu mee
 Chukwu ekwuwo okwu gbasara ndum
 okwuwo okwu gbasara nnameee
 osina onwu ike abughi maka anyi
 osina ihe isi ike abughi maka anyieee
 mmadu egbulam ma muwa egbula
 onye obula biri eee kam biri
 ihe onye ma ya mara ya n'elu uwa
 ma nke m na amaghi ya amakwanam
 ochu nwa Chukwu nwe adaeee ma nwa Chineke ga-enwe ezigbo oso
 onye ji Chineke ji ihe
 ebe onoya ma onye ga-emegide mee
 ...nobody... mmili malu ugo asawo ugo alu ee
 n'elenu mee oooo.
 Ikuku amana oya n'ibuwo ama n'isi mee
 onye iro n'ekwu n'efu
 ...response... eziokwu
 osi n'igaghi anwu n'uno ogwu ahu ino
 nwannem binie chiri ute gi lawa be gi eee
 ...response... you are healed for sure
 osi n'iga eje ebe ahu ine eje n'udo
 ma latakwa n'udo ewooo
 ...response...
 okwa imana onwu ugbo elu abughi maka umu igbo
 plane crash abughi maka anyi ee lailai
 ...response...
 anyi ga n'eje eje anyi ga-na abata abata
 ihe onye ma ya mara ya eee
 ...response...
 anyi ga adi ndu nwe rie uru ihe anyi kpatara
 mmadu agaghi eri ya azu anyi ooo
 ...response... eziokwu for sure
 onye aruru ala n'ine eme na nkiti
 ajo onye n'ine eme na nkiti nkiti nkiti nkiti
 ...response...
 the report of the master said we shall not die young oh yes we shall not die young
 ...response...
 the sickness of Egyptians is not for the children of God chaachaa we shall not die young eee
 ...response...
 there shall be noooooo barren among my people eee nwanyi aga kuru nwa eee
 ...response...
 imana mbara Igwe ekwuwo okwu n'isi gi
 nwannem kwere oooooo
 ...response...
 ikuku amana oya ekwuwo n'aru gi
 otu ahu ka oga adi eweweweee
 ...response...
 ...O bu onge ga-aruru Chim uka
 Jehovah bukwa oku n'ere ere
 onye ga-aruru Chim uka lee
 ...response...
 gwanum onye ga-echere aka mba
 ...response...
 maka ndi n'aturu ibe ha ogu
 ...response...

Audio Features

Song Details

Duration
02:14
Key
11
Tempo
198 BPM

Share

More Songs by Sensational Williams Brothers

Similar Songs